Bible Nso

1. Ndi-Eze 1:36 Bible Nso (IGBOB)

Benaia nwa Jehoiada we za eze, si, Amen: ka Jehova, bú Chineke nke onye-nwem eze, si otú a.

1. Ndi-Eze 1

1. Ndi-Eze 1:31-40