Bible Nso

1. Ndi-Eze 1:35 Bible Nso (IGBOB)

Unu gēso kwa ya n'azu rigota, ọ gābia kwa nọkwasi n'oche-ezem; ya onwe-ya gābu kwa eze n'ọnọdum: ọ bu kwa ya ka m'nyeworo iwu ibu onye-ndú Israel na Juda.

1. Ndi-Eze 1

1. Ndi-Eze 1:27-38