Bible Nso

Ndi Kọlọsi 3:17 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nile ọ bula unu nēme kwa, n'okwu ma-ọbu n'ọlu, nēmenu ha nile n'aha Onye-nwe-ayi Jisus, nēkele Chineke, bú Nna-ayi, site n'aka-Ya.

Ndi Kọlọsi 3

Ndi Kọlọsi 3:11-21