Bible Nso

Ndi Kọlọsi 3:16 Bible Nso (IGBOB)

Kwenu ka okwu Kraist were àkù-ya nile biri nime unu n'amam-ihe nile; werenu abù ọma na ukwe na abù nke Mọ Nsọ nēzírita onwe-unu ihe, nādurita kwa onwe-unu ọdu, nime amara enyere unu nābùnu abù nime obi-unu nye Chineke.

Ndi Kọlọsi 3

Ndi Kọlọsi 3:11-25