Bible Nso

Ndi Kọlọsi 1:28 Bible Nso (IGBOB)

Onye ayi nēkwusa, nādu madu nile ọ bula ọdú, nēzí kwa madu nile ọ bula n'amam-ihe nile, ka ayi we che madu nile ọ bula n'iru Onye-nwe-ayi dika ndi zuru okè nime Kraist;

Ndi Kọlọsi 1

Ndi Kọlọsi 1:21-29