Bible Nso

Ndi Kọlọsi 1:27 Bible Nso (IGBOB)

ndi Chineke chọrọ ime ka ha mara ihe bu àkù nke ebube nke ihe-omimi a n'etiti ndi mba ọzọ, nke bu Kraist nime unu, bú olile-anya nke ebube ahu:

Ndi Kọlọsi 1

Ndi Kọlọsi 1:17-29