Bible Nso

Ezra 5:3 Bible Nso (IGBOB)

Na mb͕e ahu Tatenai, bú onye nāchi ala n'ofè osimiri, na Sheta-bozenai, na ndi-òtù-ha, biakutere ha, we si ha otú a, Ònye nyere unu iwu iwu ulo a, na iluzu mb͕idi a?

Ezra 5

Ezra 5:1-8