Bible Nso

Ezikiel 7:22 Bible Nso (IGBOB)

M'gēsi kwa n'ebe ha nọ chigharia irum, ha gēme kwa ka ebe-nzuzom ghara idi nsọ: ndi nēme ihe-ike gābà kwa nime ya, me ka ọ ghara idi nsọ.

Ezikiel 7

Ezikiel 7:19-27