Bible Nso

Ezikiel 7:21 Bible Nso (IGBOB)

M'gēnye kwa ya n'aka ndi ala ọzọ ibu ihe-nluta-n'agha, M'gēwere kwa ya nye ndi-nmebi-iwu nke uwa ibu ihe-nkwata; ha gēmeru kwa ya.

Ezikiel 7

Ezikiel 7:20-27