Bible Nso

Ezikiel 16:20 Bible Nso (IGBOB)

I we chiri umu-gi ndikom na umu-gi ndinyom, ndi i muworom, i we chiri ha chuara ha àjà, ka ewe ripia ha. Ọ̀ bu ihe ntà, bú okwu ikwa-iko-gi nile,

Ezikiel 16

Ezikiel 16:19-21