Bible Nso

Ezikiel 16:19 Bible Nso (IGBOB)

Nrim kwa nke M'nyere gi, bú utu ọka flour na manu na manu-aṅu, nke M'mere ka i rie, i che-kwa-ra ya n'iru ha ibu ísì utọ, o we di otú a; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.

Ezikiel 16

Ezikiel 16:13-29