Bible Nso

Abù Nke Abù 2:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Mu onwem bu rose nke Sheron,Abum urodi nke ndagwurugwu.

2. Dika urodi n'etiti ogwu,Otú a ka eyìm di n'etiti umu-ndinyom.