Bible Nso

Abù Nke Abù 2:3 Bible Nso (IGBOB)

Dika osisi apple n'etiti osisi oké ọhia,Otú a ka onye ihe-ya nātọm utọ di n'etiti umu-ndikom.Ǹdò-ya ka m'chọsiworo ike, m'we nọdu ala,Nkpuru-ya tọ-kwa-ra okpo-ọnum utọ.

Abù Nke Abù 2

Abù Nke Abù 2:1-9