Bible Nso

2. Timọti 4:18-20 Bible Nso (IGBOB)

18. Onye-nwe-ayi gādọputam n'ajọ ọlu nile ọ bula, Ọ gāzọputakwam ka m'bata n'ala-eze-Ya di n'elu-igwe: Onye otuto diri rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

19. Kele Priska na Akwila, na èzí-na-ulo Ọnisifọrọs.

20. Erastọs nọgidere na Kọrint: ma arapurum Trọfimọs nime Militọs, aru adighi ya ike.