Bible Nso

2. Timọti 4:18 Bible Nso (IGBOB)

Onye-nwe-ayi gādọputam n'ajọ ọlu nile ọ bula, Ọ gāzọputakwam ka m'bata n'ala-eze-Ya di n'elu-igwe: Onye otuto diri rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

2. Timọti 4

2. Timọti 4:16-21