Bible Nso

2. Timọti 2:19 Bible Nso (IGBOB)

Otú ọ di, ntọ-ala di ike nke Chineke nēguzo, ebe o nwere akàrà nka, Onye-nwe-ayi mara ndi bu nke Ya: na, Ka onye ọ bula nke nākpọ aha Onye-nwe-ayi si n'ajọ omume wezuga onwe-ya.

2. Timọti 2

2. Timọti 2:17-25