Bible Nso

2. Timọti 2:18 Bible Nso (IGBOB)

bú madu ndi hiere n'ihe bayere ezi-okwu ahu, nāsi na nbilite-n'ọnwu agabigawo ub͕u a, ha nēkpù kwa okwukwe madu ufọdu iru.

2. Timọti 2

2. Timọti 2:10-24