Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:59 Bible Nso (IGBOB)

Ka okwum ndia, nke m'jiri riọ amara n'iru Jehova, di kwa nso Jehova, bú Chineke-ayi, ehihie na abali, ka O we mezie ikpé orù-Ya, na ikpé ndi-Ya, bú Israel, ihe ubọchi n'ubọchi-ya:

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:58-65