Bible Nso

1. Ndi-Eze 8:58 Bible Nso (IGBOB)

ka O we wezuga obi-ayi ka ha biakute Ya, ije ije n'uzọ-Ya nile, na idebe ihe nile O nyere n'iwu, na ukpuru-Ya nile, na ikpé-Ya nile, nke O nyere nna-ayi-hà n'iwu.

1. Ndi-Eze 8

1. Ndi-Eze 8:57-64