Bible Nso

1. Ndi-Eze 7:40 Bible Nso (IGBOB)

Hairam me-kwa-ra ite ọsisa-miri nile, na osekè nile, na ọkwa-nwusa nile. Hairam we jebìe ozi nile nke o jere eze, bú Solomon, n'ulo Jehova:

1. Ndi-Eze 7

1. Ndi-Eze 7:36-47