Bible Nso

1. Ndi-Eze 7:39 Bible Nso (IGBOB)

O tiye ihe-ndọkwasi ahu, ise n'akuku aka-nri ulo ahu, ise n'akuku aka-ekpe ulo ahu: o tiye kwa oké osimiri ahu n'akuku aka-nri ulo ahu n'akuku Iru-anyanwu, na ncherita iru Ndida.

1. Ndi-Eze 7

1. Ndi-Eze 7:33-45