Bible Nso

1. Ndi-Eze 7:17 Bible Nso (IGBOB)

Ihe-ọkpukpa, bú ihe emere ka ha yie ihe-ọkpukpa, na ihe aturu atu, bú ihe emere ka ha yie iyab͕a, diri isi nke di n'elu ogidi abua; asa diri otù isi, asa di-kwa-ra isi nke-ọzọ.

1. Ndi-Eze 7

1. Ndi-Eze 7:14-21