Bible Nso

1. Ndi-Eze 5:9 Bible Nso (IGBOB)

Ndi-orùm gēsi na Lebanon buputa ha oké osimiri: mu onwem gāb͕a kwa ha ka ha se n'elu oké osimiri rue ebe ahu nke i gēziterem ozi, m'gātọsa kwa ha n'ebe ahu, gi onwe-gi gēburu kwa ha: gi onwe-gi gēme kwa ihe nātọm utọ, n'inye ulom nri.

1. Ndi-Eze 5

1. Ndi-Eze 5:8-16