Bible Nso

1. Ndi-Eze 5:8 Bible Nso (IGBOB)

Hairam we zigara Solomon ozi, si, Anuwom ozi nke i ziterem: mu onwem gēme ihe nile nātọ gi utọ bayere osisi cedar, baye-kwa-ra osisi fir.

1. Ndi-Eze 5

1. Ndi-Eze 5:2-9