Bible Nso

1. Ndi-Eze 5:16 Bible Nso (IGBOB)

nāgughi ndi-isi nke ndi edoro ndi-isi, bú ndi Solomon nwere, ndi bu isi n'ije-ozi ahu, nnù ndikom asatọ na ọgu ise, ndi nwere ike n'aru ndi ahu ndi nālu ọlu n'ije-ozi ahu.

1. Ndi-Eze 5

1. Ndi-Eze 5:8-18