Bible Nso

1. Ndi-Eze 5:15 Bible Nso (IGBOB)

Solomon nwe-kwa-ra orú nnù ndikom uzọ asatọ na nnù iri-na-ise ndi nēbu ibu, na orù nnù ndikom uzọ iri ndi nāwa ihe-ọwuwa n'ugwu;

1. Ndi-Eze 5

1. Ndi-Eze 5:7-18