Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:35 Bible Nso (IGBOB)

Agha we la elu n'ubọchi ahu: ewe me ka eze guzogide n'ub͕ọ-ala-ya imegide Siria, o we nwua n'anyasi: ọbara ebe ab͕aruru ya aru we b͕apu ba n'etiti ub͕ọ-ala-ya.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:31-45