Bible Nso

1. Ndi-Eze 22:34 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù nwoke dọrọ uta-ya nāmaghi onye ọ bu, we b͕ata eze Israel n'etiti njikọ ihe-agha-ya na uwe-agha-ya: o we si onye-ub͕ọ-ala-ya, Chigharia aka-gi, me ka m'si n'ọmuma-ulo-ikwū pua; n'ihi na ọria nāriam.

1. Ndi-Eze 22

1. Ndi-Eze 22:29-39