Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma, le, otù onye-amuma biaruru Ehab, bú eze Israel, nso, si, Otú a ka Jehova siri, Ì huwo oké ìgwè madu nile a? le, anamenye ya n'aka-gi ta; i gāma kwa na Mu onwem bu Jehova.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:8-19