Bible Nso

1. Ndi-Eze 20:12 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e Ben-hedad nuru okwu a, mb͕e ọ nāṅu ihe-ọṅuṅu, ya onwe-ya na ndi-eze, n'ulo-ntu, na ọ siri ndi-orù-ya, Donu onwe-unu n'usoro. Ha we do onwe-ha n'usoro imegide obodo ahu.

1. Ndi-Eze 20

1. Ndi-Eze 20:3-13