Bible Nso

1. Ndi-Eze 2:31 Bible Nso (IGBOB)

Eze we si ya, Me dika o kwuworo, dakwasi ya, lì kwa ya; ka i we si n'ebe m'nọ na n'ebe ulo nnam nọ wezuga ọbara awusiri n'efu, nke Joab wusiri.

1. Ndi-Eze 2

1. Ndi-Eze 2:21-33