Bible Nso

1. Ndi-Eze 2:30 Bible Nso (IGBOB)

Benaia we biarue Ulo-ikwū Jehova, si ya, Otú a ka eze siri, Puta. Ọ si, É-è; kama n'ebe a ka m'gānwu. Benaia we weghachiri eze okwu, si, Otú a ka Joab kwuru, ọ bu kwa otú a ka ọ zaram.

1. Ndi-Eze 2

1. Ndi-Eze 2:29-39