Bible Nso

1. Ndi-Eze 18:26 Bible Nso (IGBOB)

Ha we were oke-ehi nke enyere ha, ha we dozie ya, kpọkue aha Beal site n'ututu we rue etiti-ehihie, si, Beal, za ayi. Ma ọ dighi olu di, ọ dighi kwa onye nāza. Ha we wukwasi n'elu ebe-ichu-àjà nke emere.

1. Ndi-Eze 18

1. Ndi-Eze 18:17-28