Bible Nso

1. Ndi-Eze 18:25 Bible Nso (IGBOB)

Elaija we si ndi-amuma Beal, Rọputaranu onwe-unu otù oke-ehi, buru uzọ dozie ya; n'ihi na unu onwe-unu di ọtutu; kpọku-kwa-nu aha chi-unu, ma unu etiyela ọku.

1. Ndi-Eze 18

1. Ndi-Eze 18:20-29