Bible Nso

1. Ndi-Eze 18:13 Bible Nso (IGBOB)

Ègosighi onye-nwem ihe m'mere mb͕e Jezebel b͕uru ndi-amuma Jehova, na ezorom ọgu ndikom ise sitere na ndi-amuma Jehova, ọgu ndikom abua na iri n'otù ọb͕à, ogu ndikom abua na iri n'otù ọb͕à, were achicha na miri zùa ha?

1. Ndi-Eze 18

1. Ndi-Eze 18:7-19