Bible Nso

1. Ndi-Eze 18:12 Bible Nso (IGBOB)

Ọ gēru kwa, mb͕e mu onwem si n'ebe i nọ je, na Mọ nke Jehova gēburu gi jerue ebe m'nāmaghi; ma mb͕e m'biara igosi Ehab, ma ọ chọtaghi gi, ọ gēb͕ukwam: ma orù-gi nātu egwu Jehova site na mb͕e m'di na nwata.

1. Ndi-Eze 18

1. Ndi-Eze 18:5-14