Bible Nso

1. Ndi-Eze 15:24 Bible Nso (IGBOB)

Esa we so nna-ya-hà dina n'ọnwu, elìe ya n'ebe elìri nna-ya-hà n'obodo Devid, bú nna-ya: Jehoshafat nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.

1. Ndi-Eze 15

1. Ndi-Eze 15:19-25