Bible Nso

1. Ndi-Eze 13:12 Bible Nso (IGBOB)

Nna-ha we gwa ha okwu, si, Òle nke bu uzọ o jere? Ma umu-ya ndikom ahuwo uzọ nke onye nke Chineke ahu jere, bú onye siri na Juda bia.

1. Ndi-Eze 13

1. Ndi-Eze 13:8-19