Bible Nso

Taitọs 1:9 Bible Nso (IGBOB)

nējide okwu ahu nke kwesiri ntukwasi-obi nke di ka ozizí-ayi si di, ka o we pu idusi ọdu ike nime ozizí nke nēnye ezi ndu, na itu kwa ndi nēkwugide ekwugide nmehie-ha n'anya.

Taitọs 1

Taitọs 1:3-16