Bible Nso

Taitọs 1:15 Bible Nso (IGBOB)

Ihe nile di ọcha n'ebe ndi di ọcha nọ: ma n'ebe ndi emeruworo ndi nēkweghi kwa ekwe nọ ọ dighi ihe ọ bula di ọcha; kama, emeruwo ma uche-ha ma akọ-na-uche-ha.

Taitọs 1

Taitọs 1:6-16