Bible Nso

Ndi Kọlọsi 4:12 Bible Nso (IGBOB)

Epafras, onye bu otù onye n'etiti unu, orù nke Kraist Jisus, nēkele unu, nāb͕asi nb͕a ike n'ihi unu n'ekpere-ya nile mb͕e nile, ka unu we guzo dika ndi zuru okè ndi kwezuwo-kwa-ra ihe nile Chineke nāchọ.

Ndi Kọlọsi 4

Ndi Kọlọsi 4:9-18