Bible Nso

Ndi Kọlọsi 3:24 Bible Nso (IGBOB)

ebe unu matara na ọ bu n'aka Onye-nwe-ayi ka unu gānata ihe-nnyeghachi-unu, bú ihe-nketa ahu: unu bu orù nke Onye-nwe-ayi Kraist.

Ndi Kọlọsi 3

Ndi Kọlọsi 3:16-25