Bible Nso

Ndi-Hibru 1:5 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ̀ bu onye n'etiti ndi-mọ-ozi ka Ọ siri mb͕e ọ bula,Ọkparam ka Gi onwe-gi bu,Mu onwem amuwo Gi ta?ọzọ kwa,Mu onwem gāburu Ya Nna,Ya onwe-ya gābu-kwa-ram Ọkpara?

Ndi-Hibru 1

Ndi-Hibru 1:1-11