Bible Nso

Habakuk 3:19 Bible Nso (IGBOB)

Jehova, bú Onye-nwe-ayi, bu ikem,Ọ nēme kwa ukwum abua ka ha di ka ukwu ele,Ọ bu kwa n'ebem nile di elu ka Ọ gēme ka M'zọ ije.Ọ diri Onye-isi Abù, n'ubọ-akwaram nile.

Habakuk 3

Habakuk 3:17-19