Bible Nso

Habakuk 2:1 Bible Nso (IGBOB)

N'elu ebe m'nēche ka m'gēguzo, guzo kwa onwem n'elu ebe ewusiri ike, m'gēche kwa ihu ihe Ọ gēkwu megidem, na ihe m'gāzaghachi bayere iba-nbam.

Habakuk 2

Habakuk 2:1-10