Bible Nso

Habakuk 1:5 Bible Nso (IGBOB)

Hunu n'etiti mba nile, legide-kwa-nu, ka o ju kwa unu anya nke-uku nke-uku: n'ihi na ọlu ka M'nālu n'ubọchi-unu, nke unu nāgaghi-ekwe, mb͕e agākọrọ unu ya.

Habakuk 1

Habakuk 1:1-8