Bible Nso

Ezra 8:36 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nye ndi nọchiri anya eze na ndi nāchi ala n'ofè osimiri iwu nile nke eze: ha we yere ndi-Ju na ulo Chineke aka.

Ezra 8

Ezra 8:29-36