Bible Nso

Ezra 8:28 Bible Nso (IGBOB)

M'we si ha, Unu onwe-unu bu ihe nsọ Jehova nwere, ihe ndia bu kwa ihe nsọ; ọla-ọcha na ọla-edo bu kwa onyinye-afọ-ofufo enyere Jehova, bú Chineke nke nna-unu-hà.

Ezra 8

Ezra 8:19-34