Bible Nso

Ezra 8:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma ndia bu ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha, nka bu kwa akwukwọ-osuso-ọmumu nke ndi nēsom si na Babilon rigo, n'ọbubu-eze Ataksakses, bú eze.

Ezra 8

Ezra 8:1-6