Bible Nso

Ezra 7:1-5 Bible Nso (IGBOB)

1. Ma mb͕e ihe ndia gasiri, n'ọbubu-eze nke Ataksakses, bú eze Peasia, Ezra nwa Seraia, nwa Azaraia, nwa Hilkaia,

2. nwa Shalum, nwa Zedok, nwa Ahaitub,

3. nwa Amaraia, nwa Azaraia, nwa Meraiot,

4. nwa Zerahia, nwa Uzi, nwa Buki,

5. nwa Abishua, nwa Finehas, nwa Eleeza, nwa Eron, bú onye-isi-nchu-àjà: